Okaka Okaka Eze Idi Ebube Lyrics – Tonia Omoh

Okaka Okaka Eze Idi Ebube Lyrics sung by Tonia Omoh represents the English Music Ensemble. The name of the song is Okaka Okaka Eze Idi Ebube by Tonia Omoh.

Okaka Okaka Eze Idi Ebube Lyrics

Hossana diri Eze nke eluigwe…
hallelujah to the Heavenly King

Onye na-achi eze rue ebighi ebi…
the one that rules forever

Ndi nmuozi Nile ha na akpo isi ala…
the whole Angels are bowing down.

Ha na asi nso ka Jehovah di…
saying holy is our God

Odigi onye gi na ya na-achi eze…
you’re not ruling with any body.

Odigi onye gi na ya na-achi na eluigwe…
neither are you ruling with any one in heaven

Okaka ..The creator

Ezem idi ebube…my king you’re glorious

Aha gi juru eluigwe, juru uwa…your name filled both heaven and earth.

OR

Hossana diri Eze nke eluigwe… hallelujah to the Heavenly King

Onye na-achi eze rue ebighi ebi… the one that rules forever

Ndi nmuozi Nile ha na akpo isi ala… the whole Angels are bowing down.

Ha na asi nso ka Jehovah di… saying holy is our God

Odigi onye gi na ya na-achi eze… you’re not ruling with any body.

Odigi onye gi na ya na-achi na eluigwe… neither are you ruling with any one in heaven

Okaka ..The creator

Ezem idi ebube…my king you’re glorious

Aha gi juru eluigwe, juru uwa…your name filled both heaven and earth.

Video Song

This is the end of Okaka Okaka Eze Idi Ebube Lyrics.

If you have any suggestion or correction in the Lyrics, Please contact us or comment below.

Leave a Comment