“Ihe Nile Nwere Na Elu Uwa Osi Na Gi Lyrics” sung by Mr M & Revelation represents the English Music Ensemble. The name of the song is Nekwa Mu by Mr M & Revelation.
Ihe Nile Nwere Na Elu Uwa Osi Na Gi Lyrics
Enweghi onye ozor,enweghi onye ozor, obu so gi
Enweghi onye ozor,enweghi onye ozor, obu so gi
Ihe nile m’nwere nelu uwa oh osi na gi
Ihe nile m nwere nelu uwa oh osi na gi
Were mo, were mo were’m me ihe di gi nma
Were mo, were mo were’m me ihe di gi nma
Otu ísi cho otu isi kwu ya kam ge me
Otu ísi cho otu isi kwu ya kam ge me
Ihe nile m’nwere nelu uwa oh osi na gi
Ihe nile m nwere nelu uwa oh osi na gi
Were mo, were mo were’m me ihe di gi nma
Were mo, were mo were’m me ihe di gi nma
Video Song
This is the end of “Ihe Nile Nwere Na Elu Uwa Osi Na Gi Lyrics”.
If you have any suggestion or correction in the Lyrics, Please contact us or comment below.